Dance

Abianshị Dance

Abianshị (/àbíáṋɕị̀/;) bụ egwu ndi obodo a na-akpo Eke. Ọ bụ egwu éjị echeta aṅụrị maka mmeri e meriri n’agha.

No licensed photograph yet
Four in five rooms open without one. Add a photograph with a declared licence and your credit sits under it, permanently.
Archival typographic plate · seeded for Abianshị Dance+ Add licensed photo →
Understand in 30 Seconds · In Plain Words

Quick guide to Abianshị Dance

Sourced or Silent · CC BY-SA 4.0

Abianshị (/àbíáṋɕị̀/;) bụ egwu ndi obodo a na-akpo Eke.

01 · What it is
Dance

Live movement, rhythm, costume, or staged dramatic performance passed between generations.

02 · Where & name
Geography awaiting source

Add a cited source naming the region or community that carries it.

03 · How it is doing
□□□□ (Not yet assessed)

Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

04 · Proof & reuse
1 cited source

Every claim links to a public record below. Free to quote, teach, and share under CC BY-SA 4.0.

Common Questions Answered on Record
What is Abianshị Dance in plain words?

Abianshị (/àbíáṋɕị̀/;) bụ egwu ndi obodo a na-akpo Eke.

Where is Abianshị Dance practised or documented?

No verified geographic place has been linked on record yet — editors can add a cited place from the edit page.

What is the current condition of Abianshị Dance today?

□□□□ (Not yet assessed): Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

How do I cite or share this Abianshị Dance entry?

Cite as: "Abianshị Dance." folkroom, https://folkroom.org/art-forms/abianshi-dance, text CC BY-SA, with attribution.

Share or cite this roomNo tracking · CC BY-SA 4.0
WhatsAppXLinkedInRedditFacebook

The tradition & historical record

2 min read · 1 source

Abianshị (/àbíáṋɕị̀/;) bụ egwu ndi obodo a na-akpo Eke. Ọ bụ egwu éjị echeta aṅụrị maka mmeri e meriri n’agha. O bidoro site n' akụkọ otu nwoke hapụrụ ụmụnwanne ya maka ọ bụ nwa etiti wee jee ịchọọ ego, ebe ezumuike, na ebe ọ ga- anọ mụọ ụmụ wee zụokwa ha. Ebe ahụ ọ gara, ndị bụ ndị gbara okirikiri wee fụ na ọ kọọ ugbo, na ihe ndị ọzọ na ọ na-emeta. Ha wee chọọ ịchụpụ ya. Mana o wee jee n’ obodo ọzọ wee kpọta dibia. Aha obodo ọ jee ị kpọta dibie bụ Igala. Dibia wee bịa, wee bulu ma ngwa egwú, bulu ịgba, bulu ekwe wee bịa. Mgbe dibia a bịara, o wee kpota ụfọdụ ụmụ ikorobia na-a ka nye ha ọgwụ n’ahụ, agwọlụ ha ọgwụ. O siri ụfọdụ kụwala égwu ka ya nwee ike na-emekwa ọgwụ ya. Mgbe ọ na-akwado ọgwụ a, o wee si ha, kwe ya nkwa, si ọgwụ ya ree ire, na ha ga na-eme egwu a n’afo n’afo. Ya mere ha ji wee, wee kwado ọgụ, wee jewe agha a, wee nwete mmeri. Mmeri a wee buruzie ihe ha ji wee welu ngwa egwú na-eme emume ncheta mgbe ha meriri n’ agha. Ihe kpatara eji wee kpọọ egwu a Abianshị bụ maka ịgba onye dibia ahụ si igala bu wee bịa. Nshi n’ asụsụ be anyị bụ ọgwụ onye dibia merụ ha eji merie n’ agha. Ọ bụ egwu a na-eme n’ ọkara awa. Mgbe gboo, ụmụagbọghọ na-awa ọgọdọ, yiri jigida, gbaa akwa n’ obi, wee na-agba ya bụ egwu. Mana kitaa, dika obodo si emepe, a na-eyi ihe ọbụna mana iji gwa gị na ọ ihe omenani, ịga egbo akwà n’ ukwu, ma ị bụ nwoke ma ị bụ nwanyị. Ihe eji akụ egwu a bụ abia, ekwe, kpọmkpọ, na ọsụ.

The text above is adapted from the Wikipedia article “Egwu Abianshị”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.

Abianshị Dance is recorded in open cultural data. The structured record cited below does not describe the practice, and this entry has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1

No recording linked yet — know one? Point at it →
Sources on Record
Sourced or Silent · Still Open

Questions awaiting a cited source

+ Answer with a source →
How many people perform it today?
When is it first attested, and by whom?
What does it look like? No licensed photograph yet.
Is there a second, independent source?

Other rooms in Dance

Same family · with a photograph