Abigbo bụ egwu eji mara ndị ụmụaju Mpam Ekwerazụ Ahịazụ Mbaise, n'Imo steeti. O bidoro n'aka ndi okei mbụ ruo ugbu a. A na eji ya eme mmemme di iche iche na mbaise na Imo steeti.
No licensed photograph yet
Four in five rooms open without one. Add a photograph with a declared licence and your credit sits under it, permanently.
Abigbo bụ egwu eji mara ndị ụmụaju Mpam Ekwerazụ Ahịazụ Mbaise, n'Imo steeti. O bidoro n'aka ndi okei mbụ ruo ugbu a. A na eji ya eme mmemme di iche iche na mbaise na Imo steeti. A buru kwele egwu a ga mmemme n' obodo ndi ozo di na Amerika, Africa na ebe ndị Igbo bi. A na eji ya emekwe Easter n' oge igba ọnya ego. Ọ bụ egwu nwoke ma ndị nwanyị na-agba.
Akwa egwu a na-eji bụ nke a na-akpọ omere ekpe, ya bụ nke na adụ sote ya ni na enye ndị na-agba egwú ahụ ntụziaka. A na-eji nke a na-akpọ "ekelebe" na Ogele. Ogele ahụ na-eme egwu ndi nke nọ n’okpuru na-adapụta. E nwekwere ọkwa, nke na-eme egwu owulaghi ana akụ, yila a maachị, yị la adaba n’ ihe. E nwere nke a na-akpọ ọsha ma ọwụ ụyara. Nke ehi na-eme ahụ mmadụ na-eshaki. E nwere nke a na-akpọ ataña.
A na-arụpụta ngwa égwu ndị a n’ ala igbo. O nwere ndị ejiri osisi rụọ, nwee ndi eji igwe rụọ, nwee ndi ejiri akpụkpa anụ kwee.
The text above is adapted from the Wikipedia article “EGWU Abigbo Mbaise”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.
Abigbo Mbaise dance is recorded in open cultural data. The structured record cited below does not describe the practice, and this entry has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1