Dance

Ikorodo dance

Ikorodobụ egwu ndị Ezike Ọbá Nsụka di kwa n’ Enugwu Steeti. Egwu a bidoro site na ụmụagbọghọbịa na-amarọ nwoke. Ha na-eme ya kwa n’ ọnwa kwa n’ọnwa. Ọnwa ọbụna pụta, abịa n’ama Obodo nwere ya na eme ihe egwuregwu, eme ngara.

This shows members of the Adanta troupe performing Ikorodo dance in Ezike Orba, Enugwu ezike, Nsukka LGA, Enugu State. This photo was taken on 9 September 2022. The photo was taken for the Audiovisuals of Igbo Dances Project (AID).
Photo: AID Project · CC BY-SA 4.0+ Add licensed photo →
Understand in 30 Seconds · In Plain Words

Quick guide to Ikorodo dance

Sourced or Silent · CC BY-SA 4.0

Ikorodobụ egwu ndị Ezike Ọbá Nsụka di kwa n’ Enugwu Steeti.

01 · What it is
Dance

Live movement, rhythm, costume, or staged dramatic performance passed between generations.

02 · Where & name
Geography awaiting source

Add a cited source naming the region or community that carries it.

03 · How it is doing
□□□□ (Not yet assessed)

Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

04 · Proof & reuse
1 cited source

Every claim links to a public record below. Free to quote, teach, and share under CC BY-SA 4.0.

Common Questions Answered on Record
What is Ikorodo dance in plain words?

Ikorodobụ egwu ndị Ezike Ọbá Nsụka di kwa n’ Enugwu Steeti.

Where is Ikorodo dance practised or documented?

No verified geographic place has been linked on record yet — editors can add a cited place from the edit page.

What is the current condition of Ikorodo dance today?

□□□□ (Not yet assessed): Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

How do I cite or share this Ikorodo dance entry?

Cite as: "Ikorodo dance." folkroom, https://folkroom.org/art-forms/ikorodo-dance, text CC BY-SA, with attribution.

Share or cite this roomNo tracking · CC BY-SA 4.0
WhatsAppXLinkedInRedditFacebook

The tradition & historical record

2 min read · 1 source

Ikorodobụ egwu ndị Ezike Ọbá Nsụka di kwa n’ Enugwu Steeti. Egwu a bidoro site na ụmụagbọghọbịa na-amarọ nwoke. Ha na-eme ya kwa n’ ọnwa kwa n’ọnwa. Ọnwa ọbụna pụta, abịa n’ama Obodo nwere ya na eme ihe egwuregwu, eme ngara. Ụmụ ikorobịa topụtara etoputa ga anọkwa n’ akụkụ na-ekirikwe ha, ndị ihe ụmụagbọghọbia na-eme na amasi. Ụmụagbọghọbịa ejikwere egwu a na-emerụ ụmụnwoke a ngara, egosi kwa ha na ha etonugokwa ogo ịga na be dị. Eji egwu a egosi ụmụagbọghọbia chara acha na nwanyị, toruo ogo ma bụrụ ndi nne ha mụsiri ike. Ngwá egwú ana eji ágbá egwu a bu nke ana-akpo 'Ogene'. Ogene a bụ igwe. Ndị na-akpu ụzụ bụ ihe na-emepụta ya. Nwekwe nke ana-akpọ 'udu'. Ụdu a na adị ka ite. Ite ahụ, ana-eme ya ọmaa ezigbo mma, nwekwaa aka eji ebu ya, nwekwa ihe ana-akpọ foam. Ndị bekee kpọrọ ya foam. Ya ka eji asụ ya bụ udu ga-eme ya ka ọ na adapụta ụda. E nwe kwara nke ana akpọ opi. Opi bụ ụmụ ịkorobịa na-eme ya, na-egosi na ihe ana-eme dị ha mma, bụ ndi ga a bịa nara opi a, na-eme ka egwu na-akwanite. E nweere nke ana akpọ ịgba. Ịgba bụ osisi ka eji arụpụta ya, ị baa n’ọhịa ịmara osisi na ama agba ntu, igbute ya, emezie ya nke ọma, were akpụkpọ anụ kwakọnọta ya ka onwe ike ina arụ ọrụ nke ọma. Enwekwara nke a na akpọ ịchaka. Ịchaka a bụ nke a ana-akpa akpaa. Akpacha ya, o nwere ihe a na-akwanye n’ime ya. O nwere ndị na-eji mkpụrụ ube awụnye n’ime ya, nwee ndị na-eji okpuchi bottle awụnye n’ime ya bụ Ịchaka. Ịchaka a i na- ayọ ya, ọ na-eme mkpọtụ dị egwu na-ebilitakwa ya bụ egwu.

The text above is adapted from the Wikipedia article “Egwu ikodoro”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.

Ikorodo dance is Ikorodo is an igbo cultural dance indigenous to Ezike Orba, Enugwu ezike, Nsukka LGA, Enugu State, according to the structured record cited below. This entry was generated automatically from that record and has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1

No recording linked yet — know one? Point at it →
Sources on Record
Sourced or Silent · Still Open

Questions awaiting a cited source

+ Answer with a source →
How many people perform it today?
When is it first attested, and by whom?
Is there a second, independent source?

Other rooms in Dance

Same family · with a photograph