Irí-agha bụ egwu ejiri mara Ọhafịa Ọha Abia. Ọ karịala otu narị afọ na iri ise O ji malite. A na-eji ya eme ndi ikom ilola na ije ịgba ọgụ ma nwere ya eme ha obi ụtọ.
No licensed photograph yet
Four in five rooms open without one. Add a photograph with a declared licence and your credit sits under it, permanently.
Irí-agha bụ egwu ejiri mara Ọhafịa Ọha Abia. Ọ karịala otu narị afọ na iri ise O ji malite. A na-eji ya eme ndi ikom ilola na ije ịgba ọgụ ma nwere ya eme ha obi ụtọ. Ndi na agba egwu na ebu ihe gosiri isi mmadu nke ha gburu na agha na isi. Ha na-ekpuwe ihe yiri isi ndi a okpu agụ eji eje ọgụ lọo. O bughi onye o bula na abu nke na o bu soso ndi toruru na nwoke n,ebu ya. A na akwanyere ndi toruru ibu ya oke ugwu. A naghi ekwe nwany imetu ya bụ isi mmadu aka. Isi ndi a nwere nke kacha ibe ndi ozo. Nke ahu bu nke a na enye ewụ, na ọkụkọ ka o rie. Ihe ndi ozo a na eji ma agbawa egwu a bu nke a na-akpo Ọpia ndị ikom. E ji nke a abo ndi bu ndi iro egburu na agha. E nwekwara opi eji akpọ ndị ikom ma arụ a n'ime ọfịa wa pụtasakọta. Obụ Irí-ọ ọhụ, ihe eji akpọ nna nna ka ha gbaziare ndi mmadu uzo n’oge nsogbu
The text above is adapted from the Wikipedia article “Iri-agha”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.
Ịrị-agha is recorded in open cultural data. The structured record cited below does not describe the practice, and this entry has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1