Dance

Ite-igbo Dance

Nigeria

Egwu Ite-igbo bụ egwu eji mara ndi obodo ọhafia n'Abia Steeti. Ọ bụ egwu eji eje agha, nweta mmeri site na igbute isi ndi iro nke na egosi onye bu dike na nwoke. Ọ bụ egwu ndị ikom.

This shows members of the Ohafia war dance group performing the intro of the Ite-Igbo dance in Ebem clan in Ohafia, Ohafia L.G.A Abia state. This photo was taken on 16 August 2022. The photo was taken for the Audiovisuals of Igbo Dances Project (AID).
Photo: AID Project · CC BY-SA 4.0+ Add licensed photo →
Understand in 30 Seconds · In Plain Words

Quick guide to Ite-igbo Dance

Sourced or Silent · CC BY-SA 4.0

Egwu Ite-igbo bụ egwu eji mara ndi obodo ọhafia n'Abia Steeti.

01 · What it is
Dance

Live movement, rhythm, costume, or staged dramatic performance passed between generations.

02 · Where & name
Nigeria

Placed on record in Nigeria.

03 · How it is doing
□□□□ (Not yet assessed)

Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

04 · Proof & reuse
1 cited source

Every claim links to a public record below. Free to quote, teach, and share under CC BY-SA 4.0.

Common Questions Answered on Record
What is Ite-igbo Dance in plain words?

Egwu Ite-igbo bụ egwu eji mara ndi obodo ọhafia n'Abia Steeti.

Where is Ite-igbo Dance practised or documented?

Sources on this page place Ite-igbo Dance in Nigeria.

What is the current condition of Ite-igbo Dance today?

□□□□ (Not yet assessed): Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

How do I cite or share this Ite-igbo Dance entry?

Cite as: "Ite-igbo Dance." folkroom, https://folkroom.org/art-forms/ite-igbo-dance, text CC BY-SA, with attribution.

Share or cite this roomNo tracking · CC BY-SA 4.0
WhatsAppXLinkedInRedditFacebook

The tradition & historical record

1 min read · 1 source

Egwu Ite-igbo bụ egwu eji mara ndi obodo ọhafia n'Abia Steeti. Ọ bụ egwu eji eje agha, nweta mmeri site na igbute isi ndi iro nke na egosi onye bu dike na nwoke. Ọ bụ egwu ndị ikom. Ndị iyom anaghị agba ya, A na eji ite-igbo eme mmemme iri ji Ọhafia ma ọ bụ mgbe onye ike aka ya dị ocha nwụru.

Ndi ikom na-ekpu okpu agụ nke e Jiri mara ha n' isi. Okpu agụ a nwere Ihe uhie, ihe oji na ihe ọcha. Ihe ufie ọhụ bụ mgbeyi, ihe ojiri ọhụ bụ agbisi, ihe ọcha ahụ bụ ụtọrọ si yana akwara.

The text above is adapted from the Wikipedia article “Egwu Ite-Igbo”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.

Ite-igbo Dance is recorded in open cultural data. The structured record cited below does not describe the practice, and this entry has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1

No recording linked yet — know one? Point at it →
Sources on Record
Sourced or Silent · Still Open

Questions awaiting a cited source

+ Answer with a source →
How many people perform it today?
When is it first attested, and by whom?
Is there a second, independent source?

Other rooms in Dance

Same family · with a photograph