Egwu Mmọnwụ Atụ bụ egwu ndụ Ekama Amankwọ Ngwo. Atụ bụ anụ ihe nọchitere enya anụmanụ shiriike, anụ na-akpa ike. Atụ anụ ekwu makụnya bụ ihe dịka ihe na-egbo ọgụ, maọbụ achụsa ndị madụ, maka Atụ a na-ekwu makụya na-eji ụtalị ekanịbọ Ịwụ na ọgbọ nọọ nwayọ. Mgbe izizi, n’oge mbụ, Atụ bụ sọsọ akwa bụ ihe eji ya eje. Manụ kịtaa, nwụọhụnụ,agha jị Atụ eje eme kụ ndị madụ nwee obi aṅụrị. Makana ụsọrọ egwụ nkenye dụkwaga ighe na-enye obi aṅụrị n’ụdị nkenye. Tupu edozighelie ya, ọ bụ sọsọ ụtalị ka ọ na etivu. Mana kịtaa ọ tichakwaa ụtalị, Ọ tee egwu, nwee ike mee ndị mmadụ obi ọcha. Nke na eme oge ndị Adamma chọrọ ije National Fesitival nụ Lagos na afo 1988. Na ihi na Atụ bụ anụ shiriikie ụmụnwaanya, maọbụ Ụmụaka anụghe enejere maka ọbụghị ihe ụmụ nwaanya maọbụ ụmụaka. Na oge ugbua, o bughi naani ekwa ka eji ya eme. Eji ya eme obi uto na ihe ndi di iche di ka iba nwa ewha site na usoro ya. Ngwa egwu eji akụọ ya bu ogene, abia dị iche iche, ma nke a na-akpa n’evụ, udu, na opu.
The text above is adapted from the Wikipedia article “Egwu Mmọnwụ Atụ”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence.
Mmọnwụ atụ dance is Atụ Masquerade dance is an igbo cultural dance of the Akama Ngwo people of Ama Nkwo, Udi LGA in Enugu State, Nigeria. It assumes the appearance of the animal atụ (bear). And during its display, it does things that are peculiar to the creature, according to the structured record cited below. This entry was generated automatically from that record and has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 1