Dance

Ogbongelege Dance

Nigeria

Ogbongelenge bụ egwu ejiri mara ndi Ụmụohuo Mpam Ekwerazu Ahiazu n'Imo steeti. Ejị yá eme ihe gbasara ọmụgwọ ya bụ mgbe nwaanyị mụrụ nwa. Nke ọzọ bụ mgbe ọbụla nwaanyi mụkwara nwa mụruo ihe dịka iri na abụọ, eji ya e gburu ya ewu.

No licensed photograph yet
Four in five rooms open without one. Add a photograph with a declared licence and your credit sits under it, permanently.
Archival typographic plate · seeded for Ogbongelege Dance+ Add licensed photo →
Understand in 30 Seconds · In Plain Words

Quick guide to Ogbongelege Dance

Sourced or Silent · CC BY-SA 4.0

Ogbongelenge bụ egwu ejiri mara ndi Ụmụohuo Mpam Ekwerazu Ahiazu n'Imo steeti.

01 · What it is
Dance

Live movement, rhythm, costume, or staged dramatic performance passed between generations.

02 · Where & name
Nigeria

Placed on record in Nigeria.

03 · How it is doing
□□□□ (Not yet assessed)

Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

04 · Proof & reuse
2 cited sources

Every claim links to a public record below. Free to quote, teach, and share under CC BY-SA 4.0.

Chapter Takeaways
Ejiji Egwu ogbongelengeE nwere ojiji eji mara Ogbongelenge.
Ngwa EgwuNgwa egwu a bụ ogbangelenge, bụkwa nke kacha mkpa ma nye ya ọdịdị ya di iche.
Common Questions Answered on Record
What is Ogbongelege Dance in plain words?

Ogbongelenge bụ egwu ejiri mara ndi Ụmụohuo Mpam Ekwerazu Ahiazu n'Imo steeti.

Where is Ogbongelege Dance practised or documented?

Sources on this page place Ogbongelege Dance in Nigeria.

What is the current condition of Ogbongelege Dance today?

□□□□ (Not yet assessed): Documented in open cultural records, but no cited field assessment of its current vitality has been added here yet.

How do I cite or share this Ogbongelege Dance entry?

Cite as: "Ogbongelege Dance." folkroom, https://folkroom.org/art-forms/ogbongelege-dance, text CC BY-SA, with attribution.

Share or cite this roomNo tracking · CC BY-SA 4.0
WhatsAppXLinkedInRedditFacebook

The tradition & historical record

2 min read · 2 sources

Ogbongelenge bụ egwu ejiri mara ndi Ụmụohuo Mpam Ekwerazu Ahiazu n'Imo steeti. Ejị yá eme ihe gbasara ọmụgwọ ya bụ mgbe nwaanyị mụrụ nwa. Nke ọzọ bụ mgbe ọbụla nwaanyi mụkwara nwa mụruo ihe dịka iri na abụọ, eji ya e gburu ya ewu. A na- akụrụ ya egwu a mgbe di otu a, nke nwoke na nwanyị na-agba. A na ejikwa egwu a eme mmemme ncheta ọmụmụ Christi n' oge Desemba nakwa ana-eme Isita. A na eji ya kwa eme mmemmé iri ji Ọgostu 1

Ejiji Egwu ogbongelenge

E nwere ojiji eji mara Ogbongelenge. Ọ bụ akwa Jọọji, a na-ama, ma yikwasa ya polo. Bia nwekwe ọja a na- eji ekebishi n’ ụkwụ eji agba ya. Ndi nwe egwu a na eji aka ha eme otu n'ime akwa ejị aku ya nke aha ya bu Ogbongelenge nke bukwa aha egwu a. 1

Ngwa Egwu

Ngwa egwu a bụ ogbangelenge, bụkwa nke kacha mkpa ma nye ya ọdịdị ya di iche. Ha na-eme nke a site na- igbute ụịi ọsịsi ọ bụ n’ ime ọhịa. Ha wee gbubisie ya, kpọwasị ya, mee ya, hazie ya, tunuo ya, ya enwe ụda otu o kwesiri ísí adị dịka ụda olu. Ihe egwu ndi ozo bu ọsha, ọkwa, na udu. 1

The text above is adapted from the Wikipedia article “Egwu ogbongelege”, available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 licence. 1

Ogbongelege Dance is Ogbongelenge is an igbo cultural dance known to the Umuohuo clan, according to the structured record cited below. This entry was generated automatically from that record and has not yet been reviewed by a person familiar with the tradition. 2

No recording linked yet — know one? Point at it →
Sources on Record
[1]Wikipedia: Egwu ogbongelege · encyclopedia
Sourced or Silent · Still Open

Questions awaiting a cited source

+ Answer with a source →
How many people perform it today?
When is it first attested, and by whom?
What does it look like? No licensed photograph yet.

Other rooms in Dance

Same family · with a photograph